Organic farming

O sị Wiktionary

Ugbo ọganik

Nkọwa[dezie]

Aha

Nkejịasụsụ[dezie]

Ugbo-ọganik

Ọmụmaatụ[dezie]

Ọ bụrụ na mmadụ na arụ ọrụ ugbo, ma jiri kemikalu nke a gwakọtara site na anụmanụ ma ọ bụ site na nkpuru akụkụ, aga asị na onye ahụ na akọ ugbo ọganik.

Mkpọputa[dezie]

Olumba[dezie]

Ikọ̀ ọrụ ọganiko

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Organic farming